Job 38:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A na-egbochi ìhè inwuru ndị ajọ omume,+A na-agbajikwa ogwe aka dị elu.+ Abụ Ọma 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gbajie ogwe aka nke onye ajọ omume na onye ọjọọ.+Chọọ ajọ omume ya ruo mgbe ọ na-adịkwaghị nke ị ga-ahụ.+ Abụ Ọma 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na a ga-agbaji ogwe aka ndị ajọ omume,+Ma Jehova ga na-akwado ndị ezi omume.+ Ezikiel 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Nwa nke mmadụ, m ga-agbaji ogwe aka Fero bụ́ eze Ijipt,+ ma, lee! a gaghị eke ya ákwà+ ma ọlị ka ọ laa wee dị ike ijide mma agha.”
15 Gbajie ogwe aka nke onye ajọ omume na onye ọjọọ.+Chọọ ajọ omume ya ruo mgbe ọ na-adịkwaghị nke ị ga-ahụ.+
21 “Nwa nke mmadụ, m ga-agbaji ogwe aka Fero bụ́ eze Ijipt,+ ma, lee! a gaghị eke ya ákwà+ ma ọlị ka ọ laa wee dị ike ijide mma agha.”