Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 34:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Ka onye si n’ezi ofufe dapụ wee ghara ịchị ọchịchị,+

      Ka ndị mmadụ gharakwa inwe ọnyà.+

  • Job 38:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 A na-egbochi ìhè inwuru ndị ajọ omume,+

      A na-agbajikwa ogwe aka dị elu.+

  • Abụ Ọma 37:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’ihi na a ga-agbaji ogwe aka ndị ajọ omume,+

      Ma Jehova ga na-akwado ndị ezi omume.+

  • Ezikiel 30:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 “Nwa nke mmadụ, m ga-agbaji ogwe aka Fero bụ́ eze Ijipt,+ ma, lee! a gaghị eke ya ákwà+ ma ọlị ka ọ laa wee dị ike ijide mma agha.”

  • Zekaraya 11:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ahụhụ ga-adịrị onye ọzụzụ atụrụ m, bụ́ onye na-enweghị uru ọ bara,+ onye na-ahapụ ìgwè atụrụ m!+ A ga-egbu ya mma agha n’ogwe aka nakwa n’anya aka nri ya. Ogwe aka ya ga-akpọnwụrịrị,+ anya aka nri ya ga-akpọrịrị.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya