Jeremaya 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ ndị na-egbu atụrụ ndị nọ n’ebe ịta nri m, na-achụsasịkwa ha!”+ ka Jehova kwuru. Ezikiel 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma banyere ndị amụma Izrel, bụ́ ndị na-ebu amụma,+ sịkwa ndị na-echepụta ihe ha na-ebu n’amụma,+ ‘Nụrụnụ okwu Jehova.+ Matiu 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ahụhụ ga-adịrị unu, ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ! n’ihi na unu na-emechi ụzọ+ alaeze eluigwe n’ihu ndị mmadụ; n’ihi na unu+ onwe unu adịghị abanye, unu adịghịkwa ekwe ka ndị chọrọ ịbanye banye.
23 “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ ndị na-egbu atụrụ ndị nọ n’ebe ịta nri m, na-achụsasịkwa ha!”+ ka Jehova kwuru.
2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma banyere ndị amụma Izrel, bụ́ ndị na-ebu amụma,+ sịkwa ndị na-echepụta ihe ha na-ebu n’amụma,+ ‘Nụrụnụ okwu Jehova.+
13 “Ahụhụ ga-adịrị unu, ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ! n’ihi na unu na-emechi ụzọ+ alaeze eluigwe n’ihu ndị mmadụ; n’ihi na unu+ onwe unu adịghị abanye, unu adịghịkwa ekwe ka ndị chọrọ ịbanye banye.