Abụ Ọma 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gbajie ogwe aka nke onye ajọ omume na onye ọjọọ.+Chọọ ajọ omume ya ruo mgbe ọ na-adịkwaghị nke ị ga-ahụ.+ Jeremaya 48:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘E gbujiwo mpi Moab,+ a gbajiwokwa ogwe aka ya,’+ ka Jehova kwuru. Ezikiel 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m na-emegide Fero eze Ijipt,+ m ga-agbajikwa ogwe aka ya,+ ma nke dị ike ma nke a gbajiri agbaji.+ M ga-emekwa ka mma agha o ji n’aka dapụ.+
15 Gbajie ogwe aka nke onye ajọ omume na onye ọjọọ.+Chọọ ajọ omume ya ruo mgbe ọ na-adịkwaghị nke ị ga-ahụ.+
22 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m na-emegide Fero eze Ijipt,+ m ga-agbajikwa ogwe aka ya,+ ma nke dị ike ma nke a gbajiri agbaji.+ M ga-emekwa ka mma agha o ji n’aka dapụ.+