2 Ndị Eze 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+ Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+
2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: