2 Ndị Eze 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-esetịkwa n’ahụ́ Jeruselem eriri e ji atụ̀ ihe,+ bụ́ nke e ji tụọ Sameria,+ nakwa ihe e ji atụ̀ ihe iji mata ma ihe ọ dị larịị, bụ́ nke e ji tụọ ụlọ Ehab;+ m ga-ehichakwa+ Jeruselem dị nnọọ ka mmadụ si ehicha ọkwá, hichaa ya ma kpuo ya ihu.+ Abụ Ọma 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chụọnụ àjà ezi omume,+Tụkwasịkwanụ Jehova obi.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Zerenụ ụdị ajọ omume niile.+
13 M ga-esetịkwa n’ahụ́ Jeruselem eriri e ji atụ̀ ihe,+ bụ́ nke e ji tụọ Sameria,+ nakwa ihe e ji atụ̀ ihe iji mata ma ihe ọ dị larịị, bụ́ nke e ji tụọ ụlọ Ehab;+ m ga-ehichakwa+ Jeruselem dị nnọọ ka mmadụ si ehicha ọkwá, hichaa ya ma kpuo ya ihu.+