21 lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị gị;+ m ga-ebibikwa gị+ ma bipụ onye ọ bụla bụ́ nwoke+ nke si n’ahụ́ Ehab na onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe n’Izrel.
11 Jihu wee gbuokwa ndị niile fọdụrụ n’ụlọ Ehab n’ime Jezril na ndị ya niile a na-akwanyere ùgwù+ na ndị ha na ya maara na ndị nchụàjà ya,+ ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ hapụrụ ka ọ fọdụrụ ya ndụ.+