Abụ Ọma 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Tụkwasị Jehova obi, na-emekwa ihe ọma;+Biri n’ụwa, na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Abụ Ọma 62:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila. Ilu 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum tụkwasị Jehova obi,+ adaberekwala ná nghọta gị.+ 1 Pita 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ka ndị na-ata ahụhụ dị ka uche Chineke si dị na-enyefe mkpụrụ obi ha n’aka Onye Okike nke kwesịrị ntụkwasị obi, mgbe ha nọ na-eme ihe ọma.+
8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile.+Wụpụnụ obi unu n’ihu ya dị ka mmiri.+Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ Sila.
19 Ya mere, ka ndị na-ata ahụhụ dị ka uche Chineke si dị na-enyefe mkpụrụ obi ha n’aka Onye Okike nke kwesịrị ntụkwasị obi, mgbe ha nọ na-eme ihe ọma.+