Diuterọnọmi 33:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha ga-akpọ ndị dị iche iche ka ha bịa n’ugwu.N’ebe ahụ ka ha ga-achụ àjà ezi omume.+N’ihi na ha ga-amịrị akụ̀ dị ukwuu dị n’oké osimiri dị iche iche,+Nakwa ihe zoro ezo a kwakọbara n’ájá.” Abụ Ọma 51:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ahụ, àjà a chụrụ n’ezi omume ga-atọ gị ụtọ,+Àjà nsure ọkụ na àjà a na-esurecha n’ọkụ;+Mgbe ahụ, a ga-eji ọtụtụ oké ehi chụọ àjà n’elu ebe ịchụàjà gị.+
19 Ha ga-akpọ ndị dị iche iche ka ha bịa n’ugwu.N’ebe ahụ ka ha ga-achụ àjà ezi omume.+N’ihi na ha ga-amịrị akụ̀ dị ukwuu dị n’oké osimiri dị iche iche,+Nakwa ihe zoro ezo a kwakọbara n’ájá.”
19 Mgbe ahụ, àjà a chụrụ n’ezi omume ga-atọ gị ụtọ,+Àjà nsure ọkụ na àjà a na-esurecha n’ọkụ;+Mgbe ahụ, a ga-eji ọtụtụ oké ehi chụọ àjà n’elu ebe ịchụàjà gị.+