-
Ezikiel 23:33Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
33 A ga-eme ka ị ṅụbiga mmanya ókè, meekwa ka iru uju ju gị afọ, nke bụ́ iko ijuanya na nke ịtọgbọrọ n’efu, iko nke nwanne gị nwaanyị bụ́ Sameria ṅụrụ.
-