Job 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-abụkwa nzọpụta m,+N’ihi na ọ dịghị onye si n’ezi ofufe dapụ nke ga-abata n’ihu ya.+ Job 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na olee olileanya dịịrị onye si n’ezi ofufe dapụ ma ọ bụrụ na Chineke ebipụ ya,+Ma ọ bụrụ na Chineke anapụ ya mkpụrụ obi ya?+
8 N’ihi na olee olileanya dịịrị onye si n’ezi ofufe dapụ ma ọ bụrụ na Chineke ebipụ ya,+Ma ọ bụrụ na Chineke anapụ ya mkpụrụ obi ya?+