Job 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-abụkwa nzọpụta m,+N’ihi na ọ dịghị onye si n’ezi ofufe dapụ nke ga-abata n’ihu ya.+ Job 36:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị si n’ezi ofufe dapụ n’ime obi ha na-akpadoro onwe ha iwe.+Ha agaghị eti mkpu enyemaka ọbụna ma o kee ha agbụ. Ndị Hibru 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma ghọọ ndị dapụrụ adapụ,+ ee, a pụghị ime ka ha chegharịa ọzọ,+ n’ihi na ha na-akpọgide Ọkpara Chineke ọzọ n’osisi ma na-eme ka ihere mee ya n’ihu ọha.+
13 Ndị si n’ezi ofufe dapụ n’ime obi ha na-akpadoro onwe ha iwe.+Ha agaghị eti mkpu enyemaka ọbụna ma o kee ha agbụ.
6 ma ghọọ ndị dapụrụ adapụ,+ ee, a pụghị ime ka ha chegharịa ọzọ,+ n’ihi na ha na-akpọgide Ọkpara Chineke ọzọ n’osisi ma na-eme ka ihere mee ya n’ihu ọha.+