Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+ Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+
27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+