Job 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ahụ ka ụzọ ndị niile na-echefu Chineke dị,+Olileanya nke onye si n’ezi ofufe dapụ ga-alakwa n’iyi,+ Job 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na olee olileanya dịịrị onye si n’ezi ofufe dapụ ma ọ bụrụ na Chineke ebipụ ya,+Ma ọ bụrụ na Chineke anapụ ya mkpụrụ obi ya?+ Job 36:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị si n’ezi ofufe dapụ n’ime obi ha na-akpadoro onwe ha iwe.+Ha agaghị eti mkpu enyemaka ọbụna ma o kee ha agbụ. Abụ Ọma 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ònye ga-arịgo n’ugwu Jehova,+Ònyekwa ga-agbago n’ebe nsọ ya?+ Aịzaya 33:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụjọ na-atụ ndị mmehie nọ na Zayọn.+ Ahụ́ na-ama ndị si n’ezi ofufe dapụ jijiji,+ ha ana-asị: ‘Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-erepịa ihe pụrụ ibitụ?+ Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-agba ruo ogologo oge pụrụ ibitụ?’+
13 Otú ahụ ka ụzọ ndị niile na-echefu Chineke dị,+Olileanya nke onye si n’ezi ofufe dapụ ga-alakwa n’iyi,+
8 N’ihi na olee olileanya dịịrị onye si n’ezi ofufe dapụ ma ọ bụrụ na Chineke ebipụ ya,+Ma ọ bụrụ na Chineke anapụ ya mkpụrụ obi ya?+
13 Ndị si n’ezi ofufe dapụ n’ime obi ha na-akpadoro onwe ha iwe.+Ha agaghị eti mkpu enyemaka ọbụna ma o kee ha agbụ.
14 Ụjọ na-atụ ndị mmehie nọ na Zayọn.+ Ahụ́ na-ama ndị si n’ezi ofufe dapụ jijiji,+ ha ana-asị: ‘Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-erepịa ihe pụrụ ibitụ?+ Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-agba ruo ogologo oge pụrụ ibitụ?’+