Job 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na mgbe Jehova gwasịrị Job okwu ndị a, Jehova gwara Elifaz onye Timan, sị:“M na-eweso gị na ndị enyi gị abụọ iwe dị ọkụ,+ n’ihi na unu ekwughị ihe bụ́ eziokwu banyere m+ dị ka ohu m bụ́ Job kwuru. Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị ajọ omume+ ga-aga na Shiol,+Ọbụna mba niile ndị na-echefu Chineke.+
7 O wee ruo na mgbe Jehova gwasịrị Job okwu ndị a, Jehova gwara Elifaz onye Timan, sị:“M na-eweso gị na ndị enyi gị abụọ iwe dị ọkụ,+ n’ihi na unu ekwughị ihe bụ́ eziokwu banyere m+ dị ka ohu m bụ́ Job kwuru.