Job 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ gaara agwa gị ihe nzuzo nke amamihe,N’ihi na ihe ezi amamihe dị na ha dị ọtụtụ.Ị gaara amatakwa na Chineke kwere ka e chefuoro gị ụfọdụ n’ime njehie gị.+ Job 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee! Ọ tụkwasịghị ndị nsọ ya obi,+Eluigwe adịghịkwa ọcha n’anya ya,+ Job 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ò nwere uru mmadụ pụrụ ịbara Chineke,+Nke na onye nwere nghọta ga-abara ya uru?
6 Ọ gaara agwa gị ihe nzuzo nke amamihe,N’ihi na ihe ezi amamihe dị na ha dị ọtụtụ.Ị gaara amatakwa na Chineke kwere ka e chefuoro gị ụfọdụ n’ime njehie gị.+