1 Ndị Eze 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee sị, ‘Ònye ga-arafu Ehab, ka o wee gaa nwụọ na Remọt-gilied?’ Onye nke a kwuo nke a, onye nke a ekwuo nke a.+ Ilu 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya dị ka onye ọkà ọrụ,+ m wee bụrụ onye ihe ya masịrị ya karịsịa+ kwa ụbọchị, mụ onwe m na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu ya mgbe niile,+ Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+
20 Jehova wee sị, ‘Ònye ga-arafu Ehab, ka o wee gaa nwụọ na Remọt-gilied?’ Onye nke a kwuo nke a, onye nke a ekwuo nke a.+
30 mgbe ahụ, m nọ n’akụkụ ya dị ka onye ọkà ọrụ,+ m wee bụrụ onye ihe ya masịrị ya karịsịa+ kwa ụbọchị, mụ onwe m na-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu ya mgbe niile,+
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+