Ezra 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ihe a dum dakwasịchara anyị maka omume ọjọọ+ anyị na ikpe ọmụma anyị dị ukwuu—n’ihi na gị onwe gị, bụ́ Chineke anyị, eleghị njehie anyị anya otú ọ jọruru njọ,+ i mewokwa ka ndị a fọdụrụ anyị ndụ+—
13 Mgbe ihe a dum dakwasịchara anyị maka omume ọjọọ+ anyị na ikpe ọmụma anyị dị ukwuu—n’ihi na gị onwe gị, bụ́ Chineke anyị, eleghị njehie anyị anya otú ọ jọruru njọ,+ i mewokwa ka ndị a fọdụrụ anyị ndụ+—