Diuterọnọmi 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.” 1 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+ Abụ Ọma 89:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ikwesị ntụkwasị obi m na obiọma m dị n’ahụ́ ya,+A na-ebuli mpi ya elu n’aha m.+ Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+
17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”
2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+
9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+