Diuterọnọmi 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu, sị, ‘Mesapụrụ nwanne gị aka, bụ́ onye nọ n’ahụhụ, nke dakwara ogbenye n’ala gị.’+ Ilu 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere onye na-ekesasị ihe ma ka na-aba ụba;+ e nwekwara onye dị aka ntagide, ma ọ na-akpata naanị ịnọ n’ụkọ.+ Ilu 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya amara na-agbazinye Jehova ihe,+ Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe o mere.+ Ekliziastis 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kenye mmadụ asaa ma ọ bụ ọbụna mmadụ asatọ ihe,+ n’ihi na ị maghị ọdachi a ga-enwe n’ụwa.+ 2 Ndị Kọrịnt 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 (Dị nnọọ ka e dere, sị: “O kesawo ihe n’ụba, o nyewo ndị ogbenye ihe, ezi omume ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+
11 N’ihi na ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu, sị, ‘Mesapụrụ nwanne gị aka, bụ́ onye nọ n’ahụhụ, nke dakwara ogbenye n’ala gị.’+
24 E nwere onye na-ekesasị ihe ma ka na-aba ụba;+ e nwekwara onye dị aka ntagide, ma ọ na-akpata naanị ịnọ n’ụkọ.+
17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya amara na-agbazinye Jehova ihe,+ Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe o mere.+
9 (Dị nnọọ ka e dere, sị: “O kesawo ihe n’ụba, o nyewo ndị ogbenye ihe, ezi omume ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+