Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+
9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+