Abụ Ọma 89:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ bụ gị na-eme ka ike ha dị ebube;+A na-emekwa ka mpi anyị dị elu site n’amara gị.+ Abụ Ọma 92:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ị ga-eme ka mpi m dị elu dị ka nke atụ́;+M ga-ete mmanụ ọhụrụ.+ Abụ Ọma 148:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-eme ka mpi ndị ya dị elu,+Meekwa ka otuto nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ dị elu,+Ya bụ, nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị nọ ya nso.+Toonụ Jaa!+
14 Ọ ga-eme ka mpi ndị ya dị elu,+Meekwa ka otuto nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ dị elu,+Ya bụ, nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị nọ ya nso.+Toonụ Jaa!+