Ọpụpụ 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na ọ bụ naanị ákwà mgbokwasị o nwere.+ Ọ bụ ákwà o ji ekpuchi akpụkpọ ahụ́ ya. Gịnị ka ọ ga-eyi dinara ala? Ọ ga-erukwa na ọ ga-etiku m, m ga-anụkwa, n’ihi na m na-eme amara.+
27 N’ihi na ọ bụ naanị ákwà mgbokwasị o nwere.+ Ọ bụ ákwà o ji ekpuchi akpụkpọ ahụ́ ya. Gịnị ka ọ ga-eyi dinara ala? Ọ ga-erukwa na ọ ga-etiku m, m ga-anụkwa, n’ihi na m na-eme amara.+