Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị. Diuterọnọmi 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hụ na i weghachiiri ya ihe ibé ya ozugbo anyanwụ dara,+ ọ ga-eyi uwe ya laba ụra,+ ọ ga-agọzikwa+ gị; ọ ga-abụkwara gị ezi omume n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+ Job 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha na-agba ọtọ ejegharị, n’eyighị uwe,N’agụụ, ha na-eburu oko ọka* ha ghọrọ.+
18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị.
13 Hụ na i weghachiiri ya ihe ibé ya ozugbo anyanwụ dara,+ ọ ga-eyi uwe ya laba ụra,+ ọ ga-agọzikwa+ gị; ọ ga-abụkwara gị ezi omume n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+