7 ọ dịghịkwa onye ọ bụla o megburu;+ ọ na-eweghachikwa ihe ibé ọ naara maka ụgwọ e ji ya;+ ọ dịghị ihe ọ na-apụnara mmadụ;+ ọ na-ewere nri ya nye onye agụụ na-agụ,+ yiwekwa onye gba ọtọ uwe;+
15 onye ajọ omume ahụ wee weghachi ihe e ji gbaa ibé,+ kwụọ ụgwọ ihe ọ pụnaara mmadụ,+ jeekwa ije n’ụkpụrụ nke ndụ wee ghara ime ihe na-ezighị ezi,+ ọ ga-anọgide na-adị ndụ.+ Ọ gaghị anwụ.