Diuterọnọmi 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụkwa na onye ahụ nọ ná nsogbu, ejila ihe ibé ya laba ụra.+ Ezikiel 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 onye ajọ omume ahụ wee weghachi ihe e ji gbaa ibé,+ kwụọ ụgwọ ihe ọ pụnaara mmadụ,+ jeekwa ije n’ụkpụrụ nke ndụ wee ghara ime ihe na-ezighị ezi,+ ọ ga-anọgide na-adị ndụ.+ Ọ gaghị anwụ.
15 onye ajọ omume ahụ wee weghachi ihe e ji gbaa ibé,+ kwụọ ụgwọ ihe ọ pụnaara mmadụ,+ jeekwa ije n’ụkpụrụ nke ndụ wee ghara ime ihe na-ezighị ezi,+ ọ ga-anọgide na-adị ndụ.+ Ọ gaghị anwụ.