28 N’ihi na ezinụlọ nna m dum gaara abụ ndị onyenwe m eze gbuchapụrụ, ma i mere ka ohu gị soro ná ndị na-eri ihe na tebụl gị.+ Olee ezi ihe ọzọ mere m ka ga-eji na-ebesara eze ákwá?”+
7 “Ị ga-egosikwa ụmụ Bazilaị+ onye Gilied obiọma,* ha ga-esokwa ná ndị na-eri ihe na tebụl gị;+ n’ihi na otú ahụ ka ha bịara m nso+ mgbe m gbapụrụ n’ihu Absalọm nwanne gị.+