Aịzaya 39:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, Aịzaya onye amụma bịakwutere Eze Hezekaya wee sị ya:+ “Gịnị ka ndị ikom a kwuru, oleekwa ebe ha si bịakwute gị?” Hezekaya wee sị: “Ha si n’ala dị anya bịakwute m, ha si Babịlọn.”+
3 E mesịa, Aịzaya onye amụma bịakwutere Eze Hezekaya wee sị ya:+ “Gịnị ka ndị ikom a kwuru, oleekwa ebe ha si bịakwute gị?” Hezekaya wee sị: “Ha si n’ala dị anya bịakwute m, ha si Babịlọn.”+