Abụ Ọma 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M gbachiri nkịtị;+ enweghị m ike imeghe ọnụ m,+N’ihi na gị onwe gị mere ihe.+ Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+ Abụ Ákwá 3:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ihe ọjọọ na ihe ọma anaghị esi n’ọnụ Onye Kasị Elu apụta.+