-
2 Ndị Eze 10:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 O wee sị onye na-elekọta ebe a na-edebe ákwà: “Chịpụtara ndị niile na-efe Bel uwe.” O wee chịpụtara ha uwe.
-
-
Nehemaya 7:72Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
72 Ihe ndị ọzọ nyere bụ mkpụrụ ego drakma ọlaedo nke dị puku iri abụọ nakwa puku maịna ọlaọcha abụọ nakwa uwe mwụda ndị nchụàjà iri isii na asaa.
-