Jenesis 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ebram wee sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị ka ị ga-enye m, ebe ọ bụ na amụtaghị m nwa, onye ga-eketa ụlọ m bụ Elịiza, onye Damaskọs?”+ Jenesis 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Rechel hụrụ na ya amụtaghịrị Jekọb nwa ọ bụla, Rechel malitere ikwoso nwanne ya nwaanyị ekworo, o wee malite ịsị Jekọb:+ “Nye m nwa, ma ọ́ bụghị ya, m ga-aghọ nwaanyị nwụrụ anwụ.”+
2 Ebram wee sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị ka ị ga-enye m, ebe ọ bụ na amụtaghị m nwa, onye ga-eketa ụlọ m bụ Elịiza, onye Damaskọs?”+
30 Mgbe Rechel hụrụ na ya amụtaghịrị Jekọb nwa ọ bụla, Rechel malitere ikwoso nwanne ya nwaanyị ekworo, o wee malite ịsị Jekọb:+ “Nye m nwa, ma ọ́ bụghị ya, m ga-aghọ nwaanyị nwụrụ anwụ.”+