2 Ndị Eze 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Eze wee nye Hilkaya onye nchụàjà na Ahaịkam+ nwa Shefan na Akbọ nwa Mịkaya na Shefan bụ́ odeakwụkwọ nakwa Asaya+ bụ́ onye na-ejere eze ozi iwu, sị: Jeremaya 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụkwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ chebere Jeremaya ka a ghara inyefe ya n’aka ìgwè mmadụ ahụ ka ha gbuo ya.+
12 Eze wee nye Hilkaya onye nchụàjà na Ahaịkam+ nwa Shefan na Akbọ nwa Mịkaya na Shefan bụ́ odeakwụkwọ nakwa Asaya+ bụ́ onye na-ejere eze ozi iwu, sị:
24 Ọ bụkwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ chebere Jeremaya ka a ghara inyefe ya n’aka ìgwè mmadụ ahụ ka ha gbuo ya.+