4 Ọ bụ ya mere na mgbe Jezibel+ bipụrụ ndị amụma Jehova,+ Obedaya kpọọrọ otu narị ndị amụma wee zoo ha mmadụ iri ise mmadụ iri ise n’ọgba, o wee na-enye ha ihe oriri na mmiri.)+
10 Ma mgbe esemokwu ahụ karịwara, ọchịagha ahụ tụrụ egwu na ha ga-adọrisị Pọl, o wee nye ìgwè ndị agha iwu+ ka ha gbadaa wee dọpụta ya n’etiti ha ma kpọbata ya n’ogige ndị agha.+