Ọrụ Ndịozi 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ọchịagha ahụ nyere iwu ka a kpọbata ya n’ogige ndị agha ma kwuo na a ga-eji ịpịa ihe gbaa ya ajụjụ, ka ya wee mara n’ụzọ zuru ezu ihe mere ha ji na-eti mkpu+ megide ya n’ụzọ dị otú a.
24 ọchịagha ahụ nyere iwu ka a kpọbata ya n’ogige ndị agha ma kwuo na a ga-eji ịpịa ihe gbaa ya ajụjụ, ka ya wee mara n’ụzọ zuru ezu ihe mere ha ji na-eti mkpu+ megide ya n’ụzọ dị otú a.