Jeremaya 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.
6 Jeremaya wee bịakwute Gedalaya+ nwa Ahaịkam na Mizpa,+ ya na ya wee biri n’etiti ndị ya bụ́ ndị fọdụrụ n’ala ahụ.