Jọn 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, ụmụnne ya nwaanyị zigaara Onyenwe anyị ozi, sị: “Onyenwe anyị, lee! onye ahụ ị hụrụ n’anya nke ukwuu+ na-arịa ọrịa.” Ọrụ Ndịozi 9:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ebe Lida dị Jọpa+ nso, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nụrụ na Pita nọ n’obodo a, ha ziri ndị ikom abụọ ka ha gakwuru ya wee rịọsie ya arịrịọ ike, sị: “Biko, egbula oge ịbịakwute anyị.”
3 Ya mere, ụmụnne ya nwaanyị zigaara Onyenwe anyị ozi, sị: “Onyenwe anyị, lee! onye ahụ ị hụrụ n’anya nke ukwuu+ na-arịa ọrịa.”
38 Ma ebe Lida dị Jọpa+ nso, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nụrụ na Pita nọ n’obodo a, ha ziri ndị ikom abụọ ka ha gakwuru ya wee rịọsie ya arịrịọ ike, sị: “Biko, egbula oge ịbịakwute anyị.”