Nehemaya 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na o nwere ihe eze nyere n’iwu maka ha,+ e mekwara ndokwa maka ihe oriri ndị na-abụ abụ ga na-eri, ihe ga-ezuru ha n’ụbọchị.+
23 N’ihi na o nwere ihe eze nyere n’iwu maka ha,+ e mekwara ndokwa maka ihe oriri ndị na-abụ abụ ga na-eri, ihe ga-ezuru ha n’ụbọchị.+