Matiu 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ahụ, Jizọs zara ya, sị: “Nwaanyị, i nwere okwukwe dị ukwuu; ya meere gị dị ka i si chọọ.” E wee gwọọ nwa ya nwaanyị malite n’oge awa ahụ gaa n’ihu.+ Jọn 11:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Jizọs sịrị ya: “Ọ̀ kwa m gwara gị na ọ bụrụ na i kwere, ị ga-ahụ ebube Chineke?”+
28 Mgbe ahụ, Jizọs zara ya, sị: “Nwaanyị, i nwere okwukwe dị ukwuu; ya meere gị dị ka i si chọọ.” E wee gwọọ nwa ya nwaanyị malite n’oge awa ahụ gaa n’ihu.+