Mak 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee sị ya: “N’ihi ihe a i kwuru, lawa; mmụọ ọjọọ ahụ apụwo n’ahụ́ nwa gị nwaanyị.”+ Jọn 4:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ya mere, nna nwa ahụ matara na ọ bụ n’otu awa ahụ+ Jizọs sịrị ya: “Nwa gị agbakeela.” Ya na ezinụlọ ya dum wee kwere.+
53 Ya mere, nna nwa ahụ matara na ọ bụ n’otu awa ahụ+ Jizọs sịrị ya: “Nwa gị agbakeela.” Ya na ezinụlọ ya dum wee kwere.+