Luk 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha niile wee rie, rijuo afọ, a tụtụkọtakwara ihe ha rifọrọ, o wee ju nkata iri na abụọ.+ Jọn 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ha tụtụkọtara ya. Ha wee tụtụkọta achịcha ọka bali ise ahụ e rifọrọ erifọ. O wee ju nkata iri na abụọ, nke bụ́ ihe ndị ahụ riri nri rifọrọ.+
13 Ya mere, ha tụtụkọtara ya. Ha wee tụtụkọta achịcha ọka bali ise ahụ e rifọrọ erifọ. O wee ju nkata iri na abụọ, nke bụ́ ihe ndị ahụ riri nri rifọrọ.+