2 Samuel 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, lee, Joab na ndị na-ejere Devid ozi si n’ebe ha gara mwakpo na-alọta, ihe ha kwatara+ dịkwa ukwuu. Ma Abna esoghị Devid nọrọ na Hibrọn, n’ihi na ọ hapụla ya ka ọ laa, ọ lawakwara n’udo.
22 Ma, lee, Joab na ndị na-ejere Devid ozi si n’ebe ha gara mwakpo na-alọta, ihe ha kwatara+ dịkwa ukwuu. Ma Abna esoghị Devid nọrọ na Hibrọn, n’ihi na ọ hapụla ya ka ọ laa, ọ lawakwara n’udo.