1 Ndị Eze 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ndị na-ejere eze Siria ozi sịrị ya: “Chineke ha bụ Chineke ugwu.+ Ọ bụ ya mere ha ji kara anyị ike. Ya mere, ka anyị buso ha agha n’ala dị larịị ka anyị hụ ma ọ̀ bụ na anyị agaghị aka ha ike. Ilu 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ dịghị amamihe ma ọ bụ nghọta ma ọ bụ ndụmọdụ ọ bụla nke pụrụ iguzogide Jehova.+
23 Ma ndị na-ejere eze Siria ozi sịrị ya: “Chineke ha bụ Chineke ugwu.+ Ọ bụ ya mere ha ji kara anyị ike. Ya mere, ka anyị buso ha agha n’ala dị larịị ka anyị hụ ma ọ̀ bụ na anyị agaghị aka ha ike.