1 Ndị Eze 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo na ozugbo Ahaịja nụrụ ụda ụkwụ ya ka ọ na-abata n’ọnụ ụzọ, ọ malitere ịsị: “Batawa, gị nwunye Jeroboam.+ Gịnị mere i ji na-eme onwe gị ka a ghara ịmata onye ị bụ ebe ọ bụ na e dunyere m ka m zie gị ozi siri ike?
6 O wee ruo na ozugbo Ahaịja nụrụ ụda ụkwụ ya ka ọ na-abata n’ọnụ ụzọ, ọ malitere ịsị: “Batawa, gị nwunye Jeroboam.+ Gịnị mere i ji na-eme onwe gị ka a ghara ịmata onye ị bụ ebe ọ bụ na e dunyere m ka m zie gị ozi siri ike?