2 Ndị Eze 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehoram+ nwa Ehab ghọrọ eze Izrel n’ime Sameria n’afọ nke iri na asatọ nke ọchịchị Jehọshafat eze Juda, o wee na-achị ruo afọ iri na abụọ. 2 Ndị Eze 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo na ngwa ngwa Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru ozugbo, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo+ ga-esi dị ebe ọ bụ na nne gị Jezibel+ na-akwa iko ma na-agba afa nke ukwuu?”+
3 Jehoram+ nwa Ehab ghọrọ eze Izrel n’ime Sameria n’afọ nke iri na asatọ nke ọchịchị Jehọshafat eze Juda, o wee na-achị ruo afọ iri na abụọ.
22 O wee ruo na ngwa ngwa Jehoram hụrụ Jihu, o kwuru ozugbo, sị: “Jihu, udo ọ̀ dịkwa?” Ma ọ sịrị: “Olee otú udo+ ga-esi dị ebe ọ bụ na nne gị Jezibel+ na-akwa iko ma na-agba afa nke ukwuu?”+