Abụ Ọma 48:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha hụrụ ya; o wee ju ha anya.Ha mara jijiji wee gbalaga n’ihi ụjọ.+ Ilu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+
28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+