Abụ Ọma 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịnyịnya bụ ihe efu ma a bịa n’ịzọpụta mmadụ,+Ike dị ukwuu o nwere adịghịkwa emere mmadụ ụzọ mgbapụ.+ Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ịnyịnya bụ ihe a kwadebere maka ụbọchị agha,+ ma, ọ bụ Jehova nwe nzọpụta.+
17 Ịnyịnya bụ ihe efu ma a bịa n’ịzọpụta mmadụ,+Ike dị ukwuu o nwere adịghịkwa emere mmadụ ụzọ mgbapụ.+