1 Timoti 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ịhụ ego n’anya+ bụ mgbọrọgwụ+ nke ụdị ihe ọjọọ niile.+ Site n’ịchụso ụdị ịhụnanya a, e duhiewo ụfọdụ, ha wee dapụ n’okwukwe. Ha wee jiri ọtụtụ ihe mgbu maa onwe ha aghara aghara dị ka mma.+
10 N’ihi na ịhụ ego n’anya+ bụ mgbọrọgwụ+ nke ụdị ihe ọjọọ niile.+ Site n’ịchụso ụdị ịhụnanya a, e duhiewo ụfọdụ, ha wee dapụ n’okwukwe. Ha wee jiri ọtụtụ ihe mgbu maa onwe ha aghara aghara dị ka mma.+