24 “Ọ dịghị onye pụrụ ịbụ ohu nke nna ukwu abụọ; n’ihi na, ma ọ́ bụghị na ọ ga-akpọ otu asị ma hụ onye nke ọzọ n’anya,+ ya abụrụ na ọ ga-arapara n’otu ma leda onye nke ọzọ anya. Unu apụghị ịbụ ndị ohu Chineke na nke Akụnụba.+
12Ya mere, ebe anyị nwere oké ìgwè ndị àmà dị otú a+ gbara anyị gburugburu, ka anyị yipụkwa ihe ọ bụla dị arọ+ nakwa mmehie ahụ nke na-ekegidekarị anyị,+ ka anyị jirikwa ntachi obi+ na-agba ọsọ+ ahụ e debere n’ihu anyị,+