-
Aịzaya 22:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 Ha ga-ekokwasị n’elu ya ebube dum nke ụlọ nna ya, bụ́ ụmụ na alaka, arịa ntakịrị niile, ma arịa ndị bụ́ ọkwá ma arịa niile bụ́ nnukwu ite.
-