1 Ndị Eze 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 E ji ọlaedo mee arịa niile Eze Sọlọmọn ji aṅụ ihe ọṅụṅụ, e jikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa+ mee arịa niile dị n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ Ọ dịghị ihe ọ bụla e ji ọlaọcha mee; a gụrụ ya dị ka ihe na-enweghị ihe ọ bụ ma ọlị n’ụbọchị Sọlọmọn.
21 E ji ọlaedo mee arịa niile Eze Sọlọmọn ji aṅụ ihe ọṅụṅụ, e jikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa+ mee arịa niile dị n’Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn.+ Ọ dịghị ihe ọ bụla e ji ọlaọcha mee; a gụrụ ya dị ka ihe na-enweghị ihe ọ bụ ma ọlị n’ụbọchị Sọlọmọn.